Nelly Agbogu, onye hibere ụlọọrụ Naija Brand Chick nakwa Nellies Health Food akọwaala etu o siri malite njem ya tinyere mbọ ọ na-agba ibelata ibu dị ya n'ahụ. Nwaanyị ahụ bụ ọgbambọ kwuru na ya bidoro ...